Nke mbu, chetakwa na abum Chukwu, agaghi enwe Chi ozo belusom
Nke abuo, e jina aha nna gi na Chukwu gi na nkiti
Nke ato, chetakwa mbosi uka, dobekwa ya aso
Nke ano, sopuru Nne na Nna gi, ige nwe ogologo ndu
Nke ise, e gbuno cho
Nke isii, a yi no yi
Nke asaa, e zu no ri ma ncha
Agbana amasi gbagide mmadu I be gi
I teghite, eji na nwunye mmadu ibe hi Anya ukwu
Iri, eji na oku mmadu ibe gi Anya ukwu.
Give valuable feedback to the uploader/composer
The script ratings help other users find suitable scripts
patrick alor
2
0
0
11
Please Rate this script
3 more votes to show rating
UPLOADED ON Nov 13, 2023
The ten Commandments sang in Igbo language. Good for the mass and for teaching cathechism or prayer groups for children to help them memorize the laws as given in the holy scriptures.
Composer
Category
All
Your Comment
0/2,000 characters
Comments
No Comments yet