A really nice piece in the Igbo language used for Consecration. Download and rehearse with PDF and MP3 guide; includes notes on difficulty, category, and usage.
All
Suitable for parish, school, and competition performance. For livestreams or recordings, confirm local copyright requirements.
Chorus
Anya rio gi nara ja nyi
Ezi Chukwu Ezi Chukwu
Na bata ya were ya gozie ya
Me kwa ya Nna ko dim ma
Kwe si ni ga na ra ya
Verse 1
Mbe anyi ne nu nyere gi aja obioma nyi
Nke bu ihe ala miputa ra
Obu ghi nkwu gha chi
Ihunanya gi anyi e nweghi ke ya
Verse 2
Mgbo bu la anyi bu mugi
Gba koro ni ru gi ichuru gi a ja ka sin so
Kanyi ne runye ya
Maka ndim ma du nile ndidn
Du ha ndi nwura nwu
Verse 3
Son gi bun dun di kwere nagi
Ndu ihe nile nu uwa ma na eligwe
Gosia nyi uzo nke kam ma iji wee go si gi
Anuli anyi na gi
Verse 4
Ndi nso ne ji ukwe anuli
e soa afo ma gi ne to kwa ike gi
Kwere kanyi soro ha too gi
Oge nile si te naja nyi
Verse 5
Gozie anyi gozie anyi gozie
O chukwu anyi ndi na churu gi
Aja nara nyi nara nyi nara
O chukwu Nyi a ian ke o nwa nyi
obieli udoka is featured in this collection. Explore more works in this style and season.
Give valuable feedback to the uploader/composer
The script ratings help other users find suitable scripts
Aristotle
450
1
0
518
92 votes
Please Rate this script
UPLOADED ON Jul 04, 2021
A really nice piece in the Igbo language used for Consecration
Composer
Category
All
Your Comment
0/2,000 characters
Comments
No Comments yet