This captivating Christian song is a moving tribute to the greatness of God and the power of faith in our lives. Download and rehearse with PDF and MP3 guide;…
Entrance
Suitable for parish, school, and competition performance. For livestreams or recordings, confirm local copyright requirements.
Chorus
Obi na so muo ai yei yei
Obi na so muo
Mgbe m nuru kaa na si ee
K'anyi jee nu n'uloso
K'anyi jeenu n'obieze
Onye ihe nile di n'aka ya
Onye jee ka ya diri n'onwe ya
Onye n'e nwero mbido
Nke o jie nwenjebe
O Chineke eze ukwu
Nwannem were anuri bata
Kanyi kele Chineke Onyoma
mhmmmn ai ye ye x6
Mmm Omalicha
Verse 1
Oma lee i heoma nile di n'uwa
Ebube bube bube
Ugwu na ndida nine
Hancha bu onaka ya
Onwana kpakpanso
Nwannem okwa Chukwu kere ha
Anyenu naa nu mmiri a nuala tobe Chukwu
Uwa na ihe oma nile di n'ime ya bunke gi
Ezi Chukwu gi nele kota ya
Onye eze Chineke a biaram be gi Omalicha
Verse 2
Mm mm mm ai ye ye
Obi na som muo obi na so muo
Kanyi je tenu na be Chukwu je rio ya
Mgbaghara kanyi je gbu sai kpere ala
Rio wa ya mgbaghara
Kanyi je n'iru Chineke ma rio wa ya ngozi
Na Missa diaso Chukwu na
Kpude anyi nso o na edo kwa anyinso
O n'enye kwanyin ngozi
O Chineke gbada ta
Kanyi na gi no ria ai ye ye
Alto
Chineke ahu kanyi na ya
Chineke ahu kamu naya
Nwannem biko kam jukene gi
Ngozia nine O nery kwa gi aka
Ewo Chineka'hu ka mu n'anya
SATB
Chineka'hu k'anyi n'anya
kedu nke bu na Chukwuzitere nwaya
k'ozo puta anyi nanjo
Sinonye riri ya genwedu
Onye huru'go jaa ya mma
Onye ririoji kpaa yan kau
Eh umu Chineke butenu ngwaegwu
Kanyi tere y'egwu
Ngawanu kanyi jee tiere ye gwu dimma
Verse 2
Ngwanu kanyi jee
tiere ye egwu dimma
Ngwanu kanyi jee tie re ye'egwu dimma
Kom kokom Butanu ngoegwu
Kanyi kuoro Chineke
Ti be gwu di mma
Egwuma egwuoma eguoma egwoma
Solo (SOP)
Anyi nwere egwu dimma
Egwu anyi ji'eto Chukwu
Chukwu onye nyeranyi nzoputa
Chukwu n'egboro mumkpa muo
Onyenwe uwa nile
Onyebere, onyoma ko bu
Chukwu ebuka
Chukwu ebuka
Kanyi jenu na Missa dianso
Je kele ya
SATB
Egwuoma x5
This piece appears in the Entrance collection. Explore more works by the composer and similar styles.
Give valuable feedback to the uploader/composer
The script ratings help other users find suitable scripts
Nezzar
238
0
0
405
28 votes
Please Rate this script
UPLOADED ON Apr 29, 2023
This captivating Christian song is a moving tribute to the greatness of God and the power of faith in our lives.
Composer
Category
Entrance
Your Comment
0/2,000 characters
Comments
No Comments yet