BASS INTRO: K’anyi kelee Ya n’orulu Ya. Kelee Ya n’okwesiri Ya; Kelee Ya n’oziere Ya. Kelee Ya. Kunie
k’anyi…
BASS CONT: kelee Ya n’orulu Ya. Kelee Ya n’okwesiri Ya. Kelee Ya n’oziere Ya. Kelee Ya; Kunie REF: k’anyi kelee Ya n’oruru Ya. Kelee Ya n’okwesiri Ya. Kelee Ya n’oziere Ya. Kelee Ya Nna! Leken’iheoma nile di n’uwa, ha busi oru aka Gi! Chukwu Nna nk’igwe, Oruolo Gi! O kwesiri Gi! Oziere Gi! Ekele diri Gi. Otito diri Gi! Ebube zuru Gi ahu, Nna! Olisa I meela! Ihe di ebube k’In’eme! Ih’Imere juru m afo. Ih’Imere juru m anya! Aka m di n’elu! Oruolu Gi! Ekele diri Gi! Okwesiri Gi. Otito diri Gi! Oziere Gi= Igwe n’eche ndu mo! Aka m di n’elu! Oruolo Gi, Ekele diri Gi! Okwesiri Gi. Otito diri Gi! Oziere Gi- Chi n’eme mma!
TENOR: kelee Ya; jee jaa Ya mma! To-be Olisa nk’igwe, kele Chineke nk’igwe ndi agha;
//REF: kelee Ya, jee jaa Ya mma! To-be Olisa nk’igwe, kele Chineke nk’igwe ndi agha. Leken’iheoma nile di n’uwa, ha busi oru aka Gi!/// Oruolu Gi; Okwesiri Gi! Oziere Gi! Ekele diri Gi. Otito diri Gi. Ebube zuru Gi ahu, eh! Olisa I melaa! Ihe di ebube k’I neme! I h’Imere juru m afo. I h’Imere juru m anya! Aka m di n’elu ekele— diri Gi, otito diri Gi, Olisa mo, onye di ka Gi? Akam di n’elu ekele– diri Gi otito—diri Gi, O Chineke, Onye mma!
SOPRANO:
REF: K’anyi kelee, kelee–Olisa, k’anyi jee jaa Ya mma. K’anyi kelee kelee Olisa nk’igwe! Chineke mo! Ogbaka eje ogu! Obu Ya n’elekota mo! Obu Ya n’echekwaba mo! Olisa e gboo! Olisa emeka! Olisebuluwa mma-mma, biko nar’ekele. Olisa doo———————; Aka m di n’elu Oruolu Gi. Ekele diri Gi! Okwesiri Gi. Otito diri Gi! Oziere Gi- Igwe n’eche ndu mo! Aka m di n’elu, Oruolu Gi. Ekele diri Gi! Okwesiri Gi. Otito diri Gi! Oziere Gi-Chi n’eme mma!
ALTO: REF: K’anyi kelee kelee –Olisa jee jee jaa Ya mma. Tobe Olisa nk’igwe. Obu Ya ka m ji aba! Obu Ya n’elekota mo! Obu Ya n’echekwaba mo! Olisa egboo!– Olisa emeka! Olisebuluwa doo, —-nar’ekele. Olisa I melaa! Ih’ebube k’In’eme! Ma iru ma azu m, ihe di ebube! O juru m anya! Aka m di n’elu! Oruolu Gi. Ekele diri Gi! Okwesiri Gi! Otito diri Gi! Oziere Gi- Igwe n’eche ndu mo! Aka m di n’elu! Oruolu Gi. Ekele diri Gi! Okwesiri Gi. Otito diri Gi! O ziere Gi-Chi n’eme mma!
VERSES:
1. SOP & ALTO: Udara dara n’ala emetugo aja; Azu bi na mmiri adighi ago agugo mmiri. Anyi bi n’uwa, njo zur’anyi ahu! Onye njo ka m bu, man’Olisa elegh’anya na njo mo. Onwur’onwu n’obe, Onwu Ya k’Ojiri zoo mo (B-T). Ke lee lee lee nuo! REFRAIN///
TENOR: Olisa kwe, ihe nile ga-adi mma! REF
BASS: Olisa bi n’igwe, I karisiri! Narekel’anyio, Nna! REFRAIN///
2. SOP & ALTO: Chukwu kere nwa agu agaghi ekwe ka nwa agu taa ahihia. Chi ma mkpa moo, I n’egboro m mkpa mo. Onyinye Inyere mo—bar’uba. (Nna), ya ka m ji eme onu, ya ka m ji eme ngala. Agu n’eche mba moo– Olisa Imeka (B-T) Ke lee lee nuo! REFRAIN///
TENOR: Olisa kwe, ihe nile ga-adi mma! REF
BASS: Olisa bi n’igwe, I karisiri! Narekel’anyio, Nna! REFRAIN///
3. SOP & ALTO: Nwa n’eso okenye, otaghi ose otaa oji, makana aka n’aga n’akuku oku, n’agakwa n’akuku onu. Onye n’eso Gi (n’azu) Chineke, Onwer’ihe nile. Olisebuluwa n’azu mo, O dighi ihe koro mo. Ochendo mo! Agu bata mgbada awar’oso!(B-T). Ke lee lee lee nuo! REFRAIN///
TENOR: Olisa kwe, ihe nile ga-adi mma! REF
BASS: Olisa bi n’igwe, I karisiri! Narekel’anyio, Nna! REFRAIN///
Give valuable feedback to the uploader/composer
The script ratings help other users find suitable scripts
eduboy93
800
7
0
1185
199 votes
Please Rate this script
UPLOADED ON Jul 24, 2021
This is a nice igbo song with very good bass
Composer
Category
Offertory
Your Comment
0/2,000 characters
Comments
No Comments yet