A really nice piece. Download and rehearse with PDF and MP3 guide; includes notes on difficulty, category, and usage.
All
Suitable for parish, school, and competition performance. For livestreams or recordings, confirm local copyright requirements.
Chorus
Tiwan'obi anyi Chukwu
Gbarie obi anyi Chukwu
Aleeze gi n'agu anyo aguu
Mana obi anyi esika
Verse 1
Jerukene n'ogbo ahia
Ekpere a n'ada abu a n'ada
I chee n'obu ndi mmuo ozi
Mgbe ha kpesiri ekpere
Eru o n'ichu ego uwa
Ha chefuo expere ha
Mebekwa k ha si emebu
Verse 2
I batanu n'ulo nso ekpere a n'ada
Abu a n'ada i chee n'obu ndi mmuo ozi
Ma ndi neme ibe ha nsi
Ma ndi ora obara ha ncha juru n'ulo nso
Ebe ha so n'ekpere
Mbge ha kpesri ekpere ha
Chefuo Chineke onye obula
Eyili akwulu ya
Verse 3
I batanu n'ulo nso otu d'ichiche juru ya
Mana ha n'akpa ichichie onye obula
M'onye otu ya soso
O bukwa ndi bu umu Chukwu
Ha bukwa ndi n'ach ije enigwe
Ihunanya adighi n'ime ha
Tiwa obi anyi chukwu
This piece appears in the All collection. Explore more works by the composer and similar styles.
Give valuable feedback to the uploader/composer
The script ratings help other users find suitable scripts
Aristotle
421
3
0
498
64 votes
Please Rate this script
UPLOADED ON Jul 04, 2021
A really nice piece
Composer
Category
All
Your Comment
0/2,000 characters
Comments
No Comments yet